Abụ Ọma 132:5
Psalms 132:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
tutu ruo mgbe m chọtaara Onyenwe anyị ọnọdụ ebe obibi nye Onye dị ukwuu nke Jekọb.”
Psalms 132:5 in English
Psalms 132:5 · Berean Standard Bible
until I find a place for the LORD, a dwelling for the Mighty One of Jacob.*”
Context
3“Agaghị m abanye nʼime ụlọ m
maọbụ rigoo nʼihe ndina m, 4agaghị m arahụ ụra,
egbugbere anya m agaghị atụ oru ụra, 5tutu ruo mgbe m chọtaara Onyenwe anyị ọnọdụ
ebe obibi nye Onye dị ukwuu nke Jekọb.” 6Anyị nụrụ ihe banyere ya nʼEfrata,
anyị chọtara ya nʼubi niile nke Jearim. 7“Ka anyị gaa na-ebe obibi ya;
ka anyị kpọọ isiala nʼebe ihe mgbakwasị ụkwụ ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.