Native Bible

Psalms 132:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

agaghị m arahụ ụra, egbugbere anya m agaghị atụ oru ụra,

Psalms 132:4 in English

Psalms 132:4 · Berean Standard Bible

I will not give sleep to my eyes or slumber to my eyelids,

Context

2Ọ ṅụrụ iyi nye Onyenwe anyị, kwee nkwa nye Onye dị ukwuu nke Jekọb: 3“Agaghị m abanye nʼime ụlọ m maọbụ rigoo nʼihe ndina m, 4agaghị m arahụ ụra, egbugbere anya m agaghị atụ oru ụra, 5tutu ruo mgbe m chọtaara Onyenwe anyị ọnọdụ ebe obibi nye Onye dị ukwuu nke Jekọb.” 6Anyị nụrụ ihe banyere ya nʼEfrata, anyị chọtara ya nʼubi niile nke Jearim.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.