Native Bible

Psalms 132:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ọ ṅụrụ iyi nye Onyenwe anyị, kwee nkwa nye Onye dị ukwuu nke Jekọb:

Psalms 132:2 in English

Psalms 132:2 · Berean Standard Bible

how he swore an oath to the LORD, and vowed to the Mighty One of Jacob:

Context

1O Onyenwe anyị, cheta Devid, nʼihe niile bụ ndị ọ gbakụtara azụ. 2Ọ ṅụrụ iyi nye Onyenwe anyị, kwee nkwa nye Onye dị ukwuu nke Jekọb: 3“Agaghị m abanye nʼime ụlọ m maọbụ rigoo nʼihe ndina m, 4agaghị m arahụ ụra, egbugbere anya m agaghị atụ oru ụra,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.