Native Bible

Psalms 132:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

“Agaghị m abanye nʼime ụlọ m maọbụ rigoo nʼihe ndina m,

Psalms 132:3 in English

Psalms 132:3 · Berean Standard Bible

“I will not enter my house or get into my bed,

Context

1O Onyenwe anyị, cheta Devid, nʼihe niile bụ ndị ọ gbakụtara azụ. 2Ọ ṅụrụ iyi nye Onyenwe anyị, kwee nkwa nye Onye dị ukwuu nke Jekọb: 3“Agaghị m abanye nʼime ụlọ m maọbụ rigoo nʼihe ndina m, 4agaghị m arahụ ụra, egbugbere anya m agaghị atụ oru ụra, 5tutu ruo mgbe m chọtaara Onyenwe anyị ọnọdụ ebe obibi nye Onye dị ukwuu nke Jekọb.”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.