Native Bible

Psalms 132:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, cheta Devid, nʼihe niile bụ ndị ọ gbakụtara azụ.

Psalms 132:1 in English

Psalms 132:1 · Berean Standard Bible

O LORD, remember on behalf of David all the hardships he endured,

Context

1O Onyenwe anyị, cheta Devid, nʼihe niile bụ ndị ọ gbakụtara azụ. 2Ọ ṅụrụ iyi nye Onyenwe anyị, kwee nkwa nye Onye dị ukwuu nke Jekọb: 3“Agaghị m abanye nʼime ụlọ m maọbụ rigoo nʼihe ndina m,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.