Native Bible

Psalms 132:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eji nzọpụta yinye ndị nchụaja ya niile dịka uwe, ndị nsọ ya ga-abụ abụ nʼihi ọṅụ.

Psalms 132:16 in English

Psalms 132:16 · Berean Standard Bible

I will clothe her priests with salvation, and her saints will sing out in joy.

Context

14“Ebe a bụ ebe izuike m ruo mgbe ebighị ebi, ebe a ka ocheeze m ga-adịkwa, nʼihi na ọ bụ ihe m chọrọ. 15Aga m eji ọtụtụ nri dị iche iche gọzie ya; aga m eji nri mee ka afọ ju ndị ogbenye ya. 16Aga m eji nzọpụta yinye ndị nchụaja ya niile dịka uwe, ndị nsọ ya ga-abụ abụ nʼihi ọṅụ. 17“Nʼebe a ka m ga-eme ka mpi* puputara Devid ma debekwa oriọna nʼihi onye m e tere mmanụ. 18Aga m eyikwasị ndị iro ya ihere dịka uwe ma aga eji okpueze mara mma chọọ isi ya mma.” 132:17 Nʼebe a mpi na-egosi ịdị ike

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.