Abụ Ọma 132:18
Psalms 132:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aga m eyikwasị ndị iro ya ihere dịka uwe ma aga eji okpueze mara mma chọọ isi ya mma.” 132:17 Nʼebe a mpi na-egosi ịdị ike
Psalms 132:18 in English
Psalms 132:18 · Berean Standard Bible
I will clothe his enemies with shame, but the crown upon him will gleam.”
Context
16Aga m eji nzọpụta yinye ndị nchụaja ya niile dịka uwe,
ndị nsọ ya ga-abụ abụ nʼihi ọṅụ. 17“Nʼebe a ka m ga-eme ka mpi* puputara Devid
ma debekwa oriọna nʼihi onye m e tere mmanụ. 18Aga m eyikwasị ndị iro ya ihere dịka uwe
ma aga eji okpueze mara mma chọọ isi ya mma.”
132:17 Nʼebe a mpi na-egosi ịdị ike
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.