Abụ Ọma 124:6
Psalms 124:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma otuto dịrị Onyenwe anyị, onye na-ekweghị ka ha jiri eze ha dọrie anyị.
Psalms 124:6 in English
Psalms 124:6 · Berean Standard Bible
Blessed be the LORD, who has not given us as prey to their teeth.
Context
4idee mmiri gaara iri anyị,
oke mmiri gaara ebufu anyị, 5ebili mmiri niile
gaara ebufu anyị. 6Ma otuto dịrị Onyenwe anyị, onye na-ekweghị
ka ha jiri eze ha dọrie anyị. 7Anyị agbanarịla ha dịka nwa nnụnụ si
gbanarị ọnya osi ọnya chọrọ iji jide ya;
ọnya ahụ agbajiela,
anyị ewezugakwala onwe anyị, nwere onwe anyị. 8Inyeaka anyị dị nʼaha Onyenwe anyị,
onye kere eluigwe na ụwa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.