Native Bible

Psalms 124:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Inyeaka anyị dị nʼaha Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa.

Psalms 124:8 in English

Psalms 124:8 · Berean Standard Bible

Our help is in the name of the LORD, the Maker of heaven and earth.

Context

6Ma otuto dịrị Onyenwe anyị, onye na-ekweghị ka ha jiri eze ha dọrie anyị. 7Anyị agbanarịla ha dịka nwa nnụnụ si gbanarị ọnya osi ọnya chọrọ iji jide ya; ọnya ahụ agbajiela, anyị ewezugakwala onwe anyị, nwere onwe anyị. 8Inyeaka anyị dị nʼaha Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.