Native Bible

Psalms 124:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

idee mmiri gaara iri anyị, oke mmiri gaara ebufu anyị,

Psalms 124:4 in English

Psalms 124:4 · Berean Standard Bible

then the floods would have engulfed us, then the torrent would have overwhelmed us,

Context

2a sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị, mgbe ndị mmadụ biliri imegide anyị, 3mgbe iwe ha rere dịka ọkụ megide anyị, ha gaara eloda anyị na ndụ; 4idee mmiri gaara iri anyị, oke mmiri gaara ebufu anyị, 5ebili mmiri niile gaara ebufu anyị. 6Ma otuto dịrị Onyenwe anyị, onye na-ekweghị ka ha jiri eze ha dọrie anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.