Native Bible

Psalms 124:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

a sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị, mgbe ndị mmadụ biliri imegide anyị,

Psalms 124:2 in English

Psalms 124:2 · Berean Standard Bible

if the LORD had not been on our side when men attacked us,

Context

1A sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị, ka Izrel kwuo, 2a sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị, mgbe ndị mmadụ biliri imegide anyị, 3mgbe iwe ha rere dịka ọkụ megide anyị, ha gaara eloda anyị na ndụ; 4idee mmiri gaara iri anyị, oke mmiri gaara ebufu anyị,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.