Native Bible

Psalms 124:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

A sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị, ka Izrel kwuo,

Psalms 124:1 in English

Psalms 124:1 · Berean Standard Bible

If the LORD had not been on our side— let Israel now declare—

Context

1A sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị, ka Izrel kwuo, 2a sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị, mgbe ndị mmadụ biliri imegide anyị, 3mgbe iwe ha rere dịka ọkụ megide anyị, ha gaara eloda anyị na ndụ;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.