Abụ Ọma 121:5
Psalms 121:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị na-eche gị nche, Onyenwe anyị bụ ndo* gị nʼaka nri gị;
Psalms 121:5 in English
Psalms 121:5 · Berean Standard Bible
The LORD is your keeper; the LORD is the shade on your right hand.
Context
3Ọ gaghị ekwe ka ụkwụ gị gbụchapụ,
onye na-eche gị nche na-amụ anya oge niile; 4nʼezie onye na-eche Izrel nche
adịghị arahụ ụra, ọ dịghị atụkwa oru ụra. 5Onyenwe anyị na-eche gị nche,
Onyenwe anyị bụ ndo* gị nʼaka nri gị; 6anyanwụ agaghị achagbu gị nʼehihie,
ọnwa agaghị etigbukwa gị nʼabalị. 7Onyenwe anyị ga-edebe gị ka ihe ọjọọ ọbụla ghara ịdakwasị gị.
Ọ ga na-eche ndụ gị nche mgbe niile.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.