Native Bible

Psalms 121:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nʼezie onye na-eche Izrel nche adịghị arahụ ụra, ọ dịghị atụkwa oru ụra.

Psalms 121:4 in English

Psalms 121:4 · Berean Standard Bible

Behold, the Protector of Israel will neither slumber nor sleep.

Context

2Inyeaka m na-esite nʼaka Onyenwe anyị,* onye kere eluigwe na ụwa bịa. 3Ọ gaghị ekwe ka ụkwụ gị gbụchapụ, onye na-eche gị nche na-amụ anya oge niile; 4nʼezie onye na-eche Izrel nche adịghị arahụ ụra, ọ dịghị atụkwa oru ụra. 5Onyenwe anyị na-eche gị nche, Onyenwe anyị bụ ndo* gị nʼaka nri gị; 6anyanwụ agaghị achagbu gị nʼehihie, ọnwa agaghị etigbukwa gị nʼabalị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.