Native Bible

Psalms 121:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Inyeaka m na-esite nʼaka Onyenwe anyị,* onye kere eluigwe na ụwa bịa.

Psalms 121:2 in English

Psalms 121:2 · Berean Standard Bible

My help comes from the LORD, the Maker of heaven and earth.

Context

1Aga m eweli anya m abụọ elu, lee ha nʼelu ugwu niile, olee ebe inyeaka ga-esi bịara m? 2Inyeaka m na-esite nʼaka Onyenwe anyị,* onye kere eluigwe na ụwa bịa. 3Ọ gaghị ekwe ka ụkwụ gị gbụchapụ, onye na-eche gị nche na-amụ anya oge niile; 4nʼezie onye na-eche Izrel nche adịghị arahụ ụra, ọ dịghị atụkwa oru ụra.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.