Native Bible

Psalms 121:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m eweli anya m abụọ elu, lee ha nʼelu ugwu niile, olee ebe inyeaka ga-esi bịara m?

Psalms 121:1 in English

Psalms 121:1 · Berean Standard Bible

I lift up my eyes to the hills. From where does my help come?

Context

1Aga m eweli anya m abụọ elu, lee ha nʼelu ugwu niile, olee ebe inyeaka ga-esi bịara m? 2Inyeaka m na-esite nʼaka Onyenwe anyị,* onye kere eluigwe na ụwa bịa. 3Ọ gaghị ekwe ka ụkwụ gị gbụchapụ, onye na-eche gị nche na-amụ anya oge niile;

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.