Abụ Ọma 121:3
Psalms 121:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ gaghị ekwe ka ụkwụ gị gbụchapụ, onye na-eche gị nche na-amụ anya oge niile;
Psalms 121:3 in English
Psalms 121:3 · Berean Standard Bible
He will not allow your foot to slip; your Protector will not slumber.
Context
1Aga m eweli anya m abụọ elu, lee ha nʼelu ugwu niile,
olee ebe inyeaka ga-esi bịara m? 2Inyeaka m na-esite nʼaka Onyenwe anyị,*
onye kere eluigwe na ụwa bịa. 3Ọ gaghị ekwe ka ụkwụ gị gbụchapụ,
onye na-eche gị nche na-amụ anya oge niile; 4nʼezie onye na-eche Izrel nche
adịghị arahụ ụra, ọ dịghị atụkwa oru ụra. 5Onyenwe anyị na-eche gị nche,
Onyenwe anyị bụ ndo* gị nʼaka nri gị;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.