Abụ Ọma 121:7
Psalms 121:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị ga-edebe gị ka ihe ọjọọ ọbụla ghara ịdakwasị gị. Ọ ga na-eche ndụ gị nche mgbe niile.
Psalms 121:7 in English
Psalms 121:7 · Berean Standard Bible
The LORD will guard you from all evil; He will preserve your soul.
Context
5Onyenwe anyị na-eche gị nche,
Onyenwe anyị bụ ndo* gị nʼaka nri gị; 6anyanwụ agaghị achagbu gị nʼehihie,
ọnwa agaghị etigbukwa gị nʼabalị. 7Onyenwe anyị ga-edebe gị ka ihe ọjọọ ọbụla ghara ịdakwasị gị.
Ọ ga na-eche ndụ gị nche mgbe niile. 8Onyenwe anyị ga-echebe gị mgbe ị na-apụ na mgbe ị na-abata abata,
site ugbu a ruo mgbe niile ebighị ebi.
121:2 Abụ 124:8
121:5 Aịz 25:4
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.