Native Bible

Psalms 121:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị ga-echebe gị mgbe ị na-apụ na mgbe ị na-abata abata, site ugbu a ruo mgbe niile ebighị ebi. 121:2 Abụ 124:8 121:5 Aịz 25:4

Psalms 121:8 in English

Psalms 121:8 · Berean Standard Bible

The LORD will watch over your coming and going, both now and forevermore.

Context

6anyanwụ agaghị achagbu gị nʼehihie, ọnwa agaghị etigbukwa gị nʼabalị. 7Onyenwe anyị ga-edebe gị ka ihe ọjọọ ọbụla ghara ịdakwasị gị. Ọ ga na-eche ndụ gị nche mgbe niile. 8Onyenwe anyị ga-echebe gị mgbe ị na-apụ na mgbe ị na-abata abata, site ugbu a ruo mgbe niile ebighị ebi. 121:2 Abụ 124:8 121:5 Aịz 25:4

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.