Native Bible

Psalms 119:57 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, ị bụ ihe nketa m; ekweela m nkwa irube isi nye okwu gị niile.

Psalms 119:57 in English

Psalms 119:57 · Berean Standard Bible

The LORD is my portion; I have promised to keep Your words.

Context

55Nʼabalị, o Onyenwe anyị, ana m echeta aha gị, aga m edebekwa iwu gị. 56Nke a bụrịị ihe m na-eme oge niile: ana m erubere ụkpụrụ gị isi. 57O Onyenwe anyị, ị bụ ihe nketa m; ekweela m nkwa irube isi nye okwu gị niile. 58Ejirila m obi m niile chọọ ihu gị; meere m ebere dịka nkwa gị si dị. 59Echeela m echiche banyere ụzọ m niile, chigharịakwa na-agbaso ụkpụrụ gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.