Native Bible

Psalms 119:56 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nke a bụrịị ihe m na-eme oge niile: ana m erubere ụkpụrụ gị isi.

Psalms 119:56 in English

Psalms 119:56 · Berean Standard Bible

This is my practice, for I obey Your precepts.

Context

54Iwu gị niile bụ isi okwu abụ m ebe ọbụla m na-anọ. 55Nʼabalị, o Onyenwe anyị, ana m echeta aha gị, aga m edebekwa iwu gị. 56Nke a bụrịị ihe m na-eme oge niile: ana m erubere ụkpụrụ gị isi. 57O Onyenwe anyị, ị bụ ihe nketa m; ekweela m nkwa irube isi nye okwu gị niile. 58Ejirila m obi m niile chọọ ihu gị; meere m ebere dịka nkwa gị si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.