Abụ Ọma 119:54
Psalms 119:54 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Iwu gị niile bụ isi okwu abụ m ebe ọbụla m na-anọ.
Psalms 119:54 in English
Psalms 119:54 · Berean Standard Bible
Your statutes are songs to me in the house of my pilgrimage.
Context
52O Onyenwe anyị, ana m echeta iwu gị niile, ndị dị site na mgbe ochie,
ha na-ewetara m nkasiobi. 53Ana m ewe iwe nke ukwu nʼihi ndị ajọ omume,
ndị gbakụtara iwu gị azụ. 54Iwu gị niile bụ isi okwu abụ m
ebe ọbụla m na-anọ. 55Nʼabalị, o Onyenwe anyị, ana m echeta aha gị,
aga m edebekwa iwu gị. 56Nke a bụrịị ihe m na-eme oge niile:
ana m erubere ụkpụrụ gị isi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.