Native Bible

Psalms 119:52 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, ana m echeta iwu gị niile, ndị dị site na mgbe ochie, ha na-ewetara m nkasiobi.

Psalms 119:52 in English

Psalms 119:52 · Berean Standard Bible

I remember Your judgments of old, O LORD, and in them I find comfort.

Context

50Nkasiobi m nʼime ịta ahụhụ m bụ nke a: nkwa gị na-echebe ndụ m. 51Ndị mpako na-akwa m emo na-esepụghị aka, ma anaghị m esite nʼiwu gị wezuga onwe m. 52O Onyenwe anyị, ana m echeta iwu gị niile, ndị dị site na mgbe ochie, ha na-ewetara m nkasiobi. 53Ana m ewe iwe nke ukwu nʼihi ndị ajọ omume, ndị gbakụtara iwu gị azụ. 54Iwu gị niile bụ isi okwu abụ m ebe ọbụla m na-anọ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.