Native Bible

Psalms 119:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nkasiobi m nʼime ịta ahụhụ m bụ nke a: nkwa gị na-echebe ndụ m.

Psalms 119:50 in English

Psalms 119:50 · Berean Standard Bible

This is my comfort in affliction, that Your promise has given me life.

Context

48Ana m eweliri iwu gị niile aka elu, bụ ndị m hụrụ nʼanya, ana m atụgharịkwa uche nʼiwu gị niile. 49Cheta okwu i nyere ohu gị, nʼihi na i nyela m olileanya. 50Nkasiobi m nʼime ịta ahụhụ m bụ nke a: nkwa gị na-echebe ndụ m. 51Ndị mpako na-akwa m emo na-esepụghị aka, ma anaghị m esite nʼiwu gị wezuga onwe m. 52O Onyenwe anyị, ana m echeta iwu gị niile, ndị dị site na mgbe ochie, ha na-ewetara m nkasiobi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.