Native Bible

Psalms 119:48 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m eweliri iwu gị niile aka elu, bụ ndị m hụrụ nʼanya, ana m atụgharịkwa uche nʼiwu gị niile.

Psalms 119:48 in English

Psalms 119:48 · Berean Standard Bible

I lift up my hands to Your commandments, which I love, and I meditate on Your statutes.

Context

46Aga m ekwupụta banyere ụkpụrụ gị nʼihu ndị eze ma ihere agaghị eme m, 47nʼihi na iwu gị na-amasị m nʼihi na ahụrụ m ha nʼanya. 48Ana m eweliri iwu gị niile aka elu, bụ ndị m hụrụ nʼanya, ana m atụgharịkwa uche nʼiwu gị niile. 49Cheta okwu i nyere ohu gị, nʼihi na i nyela m olileanya. 50Nkasiobi m nʼime ịta ahụhụ m bụ nke a: nkwa gị na-echebe ndụ m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.