Native Bible

Psalms 119:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m ekwupụta banyere ụkpụrụ gị nʼihu ndị eze ma ihere agaghị eme m,

Psalms 119:46 in English

Psalms 119:46 · Berean Standard Bible

I will speak of Your testimonies before kings, and I will not be ashamed.

Context

44Aga m anọgide na-erubere iwu gị isi ruo mgbe ebighị ebi. 45Aga m ejegharị nʼọnọdụ inwere onwe nʼihi na achọpụtala m ụkpụrụ gị niile. 46Aga m ekwupụta banyere ụkpụrụ gị nʼihu ndị eze ma ihere agaghị eme m, 47nʼihi na iwu gị na-amasị m nʼihi na ahụrụ m ha nʼanya. 48Ana m eweliri iwu gị niile aka elu, bụ ndị m hụrụ nʼanya, ana m atụgharịkwa uche nʼiwu gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.