Native Bible

Psalms 119:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m anọgide na-erubere iwu gị isi ruo mgbe ebighị ebi.

Psalms 119:44 in English

Psalms 119:44 · Berean Standard Bible

I will always obey Your law, forever and ever.

Context

42mgbe ahụ, aga m azaghachi onye ahụ na-achị m ọchị, nʼihi na ana m atụkwasị obi m nʼokwu gị. 43Esitela nʼọnụ m napụ okwu nke eziokwu, nʼihi na olileanya m dị nʼiwu gị niile. 44Aga m anọgide na-erubere iwu gị isi ruo mgbe ebighị ebi. 45Aga m ejegharị nʼọnọdụ inwere onwe nʼihi na achọpụtala m ụkpụrụ gị niile. 46Aga m ekwupụta banyere ụkpụrụ gị nʼihu ndị eze ma ihere agaghị eme m,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.