Native Bible

Psalms 119:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m ejegharị nʼọnọdụ inwere onwe nʼihi na achọpụtala m ụkpụrụ gị niile.

Psalms 119:45 in English

Psalms 119:45 · Berean Standard Bible

And I will walk in freedom, for I have sought Your precepts.

Context

43Esitela nʼọnụ m napụ okwu nke eziokwu, nʼihi na olileanya m dị nʼiwu gị niile. 44Aga m anọgide na-erubere iwu gị isi ruo mgbe ebighị ebi. 45Aga m ejegharị nʼọnọdụ inwere onwe nʼihi na achọpụtala m ụkpụrụ gị niile. 46Aga m ekwupụta banyere ụkpụrụ gị nʼihu ndị eze ma ihere agaghị eme m, 47nʼihi na iwu gị na-amasị m nʼihi na ahụrụ m ha nʼanya.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.