Native Bible

Psalms 119:53 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ana m ewe iwe nke ukwu nʼihi ndị ajọ omume, ndị gbakụtara iwu gị azụ.

Psalms 119:53 in English

Psalms 119:53 · Berean Standard Bible

Rage has taken hold of me because of the wicked who reject Your law.

Context

51Ndị mpako na-akwa m emo na-esepụghị aka, ma anaghị m esite nʼiwu gị wezuga onwe m. 52O Onyenwe anyị, ana m echeta iwu gị niile, ndị dị site na mgbe ochie, ha na-ewetara m nkasiobi. 53Ana m ewe iwe nke ukwu nʼihi ndị ajọ omume, ndị gbakụtara iwu gị azụ. 54Iwu gị niile bụ isi okwu abụ m ebe ọbụla m na-anọ. 55Nʼabalị, o Onyenwe anyị, ana m echeta aha gị, aga m edebekwa iwu gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.