Native Bible

Psalms 119:59 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Echeela m echiche banyere ụzọ m niile, chigharịakwa na-agbaso ụkpụrụ gị niile.

Psalms 119:59 in English

Psalms 119:59 · Berean Standard Bible

I considered my ways and turned my steps to Your testimonies.

Context

57O Onyenwe anyị, ị bụ ihe nketa m; ekweela m nkwa irube isi nye okwu gị niile. 58Ejirila m obi m niile chọọ ihu gị; meere m ebere dịka nkwa gị si dị. 59Echeela m echiche banyere ụzọ m niile, chigharịakwa na-agbaso ụkpụrụ gị niile. 60Aga m eme ngwangwa, agaghị atụfu oge irubere iwu gị niile isi. 61A sịkwarị na ndị ajọ omume ejiri ụdọ kee m agbụ, agaghị m echefu iwu gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.