Native Bible

Psalms 119:108 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, nabata otuto afọ ofufu niile nke si nʼọnụ m, kuziekwara m iwu gị niile.

Psalms 119:108 in English

Psalms 119:108 · Berean Standard Bible

Accept the freewill offerings of my mouth, O LORD, and teach me Your judgments.

Context

106Aṅụọla m iyi, mee ka o guzosie ike, na aga m agbaso iwu ezi omume gị niile. 107Ataala m ahụhụ nke ukwuu; chebe ndụ m, o Onyenwe anyị, dịka okwu gị si dị. 108O Onyenwe anyị, nabata otuto afọ ofufu niile nke si nʼọnụ m, kuziekwara m iwu gị niile. 109Mkpụrụobi m na-adị m nʼọbụaka m oge niile, ma echezọghị m iwu gị. 110Ndị ajọ omume esielera m ọnya, ma esitebeghị m nʼụkpụrụ gị kpafuo.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.