Native Bible

Psalms 119:106 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aṅụọla m iyi, mee ka o guzosie ike, na aga m agbaso iwu ezi omume gị niile.

Psalms 119:106 in English

Psalms 119:106 · Berean Standard Bible

I have sworn and confirmed that I will keep Your righteous judgments.

Context

104A na-enweta nghọta site nʼụkpụrụ gị niile; ya mere ana m akpọ ụzọ ọjọọ ọbụla asị. 105Okwu gị bụ oriọna dịrị ụkwụ m bụrụkwa ìhè nʼụzọ m. 106Aṅụọla m iyi, mee ka o guzosie ike, na aga m agbaso iwu ezi omume gị niile. 107Ataala m ahụhụ nke ukwuu; chebe ndụ m, o Onyenwe anyị, dịka okwu gị si dị. 108O Onyenwe anyị, nabata otuto afọ ofufu niile nke si nʼọnụ m, kuziekwara m iwu gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.