Native Bible

Psalms 119:107 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ataala m ahụhụ nke ukwuu; chebe ndụ m, o Onyenwe anyị, dịka okwu gị si dị.

Psalms 119:107 in English

Psalms 119:107 · Berean Standard Bible

I am severely afflicted, O LORD; revive me through Your word.

Context

105Okwu gị bụ oriọna dịrị ụkwụ m bụrụkwa ìhè nʼụzọ m. 106Aṅụọla m iyi, mee ka o guzosie ike, na aga m agbaso iwu ezi omume gị niile. 107Ataala m ahụhụ nke ukwuu; chebe ndụ m, o Onyenwe anyị, dịka okwu gị si dị. 108O Onyenwe anyị, nabata otuto afọ ofufu niile nke si nʼọnụ m, kuziekwara m iwu gị niile. 109Mkpụrụobi m na-adị m nʼọbụaka m oge niile, ma echezọghị m iwu gị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.