Native Bible

Psalms 119:105 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Okwu gị bụ oriọna dịrị ụkwụ m bụrụkwa ìhè nʼụzọ m.

Psalms 119:105 in English

Psalms 119:105 · Berean Standard Bible

Your word is a lamp to my feet and a light to my path.

Context

103Lee ka okwu gị niile si atọ m ụtọ, ha dị ụtọ nʼọnụ m karịa mmanụ aṅụ! 104A na-enweta nghọta site nʼụkpụrụ gị niile; ya mere ana m akpọ ụzọ ọjọọ ọbụla asị. 105Okwu gị bụ oriọna dịrị ụkwụ m bụrụkwa ìhè nʼụzọ m. 106Aṅụọla m iyi, mee ka o guzosie ike, na aga m agbaso iwu ezi omume gị niile. 107Ataala m ahụhụ nke ukwuu; chebe ndụ m, o Onyenwe anyị, dịka okwu gị si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.