Abụ Ọma 118:23
Psalms 118:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
nke a bụ ọrụ aka Onyenwe anyị, ọ bụkwa ihe ịtụnanya nʼanya anyị.
Psalms 118:23 in English
Psalms 118:23 · Berean Standard Bible
This is from the LORD, and it is marvelous in our eyes.*
Context
21Aga m enye gị ekele, nʼihi na ị zara m;
ị ghọọla nzọpụta m. 22Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ,
aghọọla nkume isi ntọala* ụlọ; 23nke a bụ ọrụ aka Onyenwe anyị,
ọ bụkwa ihe ịtụnanya nʼanya anyị. 24Nke a bụ ụbọchị Onyenwe anyị anyị mere,
ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime ya. 25O Onyenwe anyị, zọpụta anyị;
o Onyenwe anyị, mee ka ihe gaara anyị nke ọma.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.