Abụ Ọma 118:24
Psalms 118:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a bụ ụbọchị Onyenwe anyị anyị mere, ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime ya.
Psalms 118:24 in English
Psalms 118:24 · Berean Standard Bible
This is the day that the LORD has made; we will rejoice and be glad in it.
Context
22Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ,
aghọọla nkume isi ntọala* ụlọ; 23nke a bụ ọrụ aka Onyenwe anyị,
ọ bụkwa ihe ịtụnanya nʼanya anyị. 24Nke a bụ ụbọchị Onyenwe anyị anyị mere,
ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime ya. 25O Onyenwe anyị, zọpụta anyị;
o Onyenwe anyị, mee ka ihe gaara anyị nke ọma. 26Onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, nke na-abịa nʼaha Onyenwe anyị.
Anyị sitere nʼụlọ Onyenwe anyị na-agọzi gị.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.