Abụ Ọma 118:22
Psalms 118:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ, aghọọla nkume isi ntọala* ụlọ;
Psalms 118:22 in English
Psalms 118:22 · Berean Standard Bible
The stone the builders rejected has become the cornerstone.*
Context
20Nke a bụ ọnụ ụzọ ụlọnsọ Onyenwe anyị,
ebe ndị ezi omume ga-esite na ya banye. 21Aga m enye gị ekele, nʼihi na ị zara m;
ị ghọọla nzọpụta m. 22Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ,
aghọọla nkume isi ntọala* ụlọ; 23nke a bụ ọrụ aka Onyenwe anyị,
ọ bụkwa ihe ịtụnanya nʼanya anyị. 24Nke a bụ ụbọchị Onyenwe anyị anyị mere,
ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ nʼime ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.