Abụ Ọma 118:20
Psalms 118:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nke a bụ ọnụ ụzọ ụlọnsọ Onyenwe anyị, ebe ndị ezi omume ga-esite na ya banye.
Psalms 118:20 in English
Psalms 118:20 · Berean Standard Bible
This is the gate of the LORD; the righteous shall enter through it.
Context
18Onyenwe anyị tara m ahụhụ nke ukwuu,
ma o nyefeeghị m nʼaka ọnwụ. 19Megheere m ọnụ ụzọ ama nke ezi omume;
aga m abanye nye Onyenwe anyị ekele. 20Nke a bụ ọnụ ụzọ ụlọnsọ Onyenwe anyị,
ebe ndị ezi omume ga-esite na ya banye. 21Aga m enye gị ekele, nʼihi na ị zara m;
ị ghọọla nzọpụta m. 22Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ,
aghọọla nkume isi ntọala* ụlọ;
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.