Native Bible

Psalms 118:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m enye gị ekele, nʼihi na ị zara m; ị ghọọla nzọpụta m.

Psalms 118:21 in English

Psalms 118:21 · Berean Standard Bible

I will give You thanks, for You have answered me, and You have become my salvation.

Context

19Megheere m ọnụ ụzọ ama nke ezi omume; aga m abanye nye Onyenwe anyị ekele. 20Nke a bụ ọnụ ụzọ ụlọnsọ Onyenwe anyị, ebe ndị ezi omume ga-esite na ya banye. 21Aga m enye gị ekele, nʼihi na ị zara m; ị ghọọla nzọpụta m. 22Nkume ahụ ndị na-ewu ụlọ jụrụ, aghọọla nkume isi ntọala* ụlọ; 23nke a bụ ọrụ aka Onyenwe anyị, ọ bụkwa ihe ịtụnanya nʼanya anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.