Native Bible

Psalms 118:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onyenwe anyị bụ ike m na abụ m; ọ ghọọla nzọpụta m.

Psalms 118:14 in English

Psalms 118:14 · Berean Standard Bible

The LORD is my strength and my song, and He has become my salvation.

Context

12Ha gbara m gburugburu dịka aṅụ, ma e menyụọla ha dịka ogwu na-ere ọkụ; site nʼaha Onyenwe anyị, ka m na-egbuda ha. 13Akwaghachiri m azụ, agaara m ada, ma Onyenwe anyị nyere m aka. 14Onyenwe anyị bụ ike m na abụ m; ọ ghọọla nzọpụta m. 15Olu iti mkpu ọṅụ na mmeri na-ada nʼime ụlọ ikwu ndị ezi omume: “Aka nri Onyenwe anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu! 16Aka nri Onyenwe anyị bụ ihe e weliri elu; aka nri Onyenwe anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu!”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.