Abụ Ọma 118:16
Psalms 118:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Aka nri Onyenwe anyị bụ ihe e weliri elu; aka nri Onyenwe anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu!”
Psalms 118:16 in English
Psalms 118:16 · Berean Standard Bible
The right hand of the LORD is exalted! The right hand of the LORD performs with valor!”
Context
14Onyenwe anyị bụ ike m na abụ m;
ọ ghọọla nzọpụta m. 15Olu iti mkpu ọṅụ na mmeri
na-ada nʼime ụlọ ikwu ndị ezi omume:
“Aka nri Onyenwe anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu! 16Aka nri Onyenwe anyị bụ ihe e weliri elu;
aka nri Onyenwe anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu!” 17Agaghị m anwụ,
kama aga m adị ndụ kwusaara ndị ọzọ ọrụ ebube Onyenwe anyị rụrụ. 18Onyenwe anyị tara m ahụhụ nke ukwuu,
ma o nyefeeghị m nʼaka ọnwụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.