Native Bible

Psalms 118:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Olu iti mkpu ọṅụ na mmeri na-ada nʼime ụlọ ikwu ndị ezi omume: “Aka nri Onyenwe anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu!

Psalms 118:15 in English

Psalms 118:15 · Berean Standard Bible

Shouts of joy and salvation resound in the tents of the righteous: “The right hand of the LORD performs with valor!

Context

13Akwaghachiri m azụ, agaara m ada, ma Onyenwe anyị nyere m aka. 14Onyenwe anyị bụ ike m na abụ m; ọ ghọọla nzọpụta m. 15Olu iti mkpu ọṅụ na mmeri na-ada nʼime ụlọ ikwu ndị ezi omume: “Aka nri Onyenwe anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu! 16Aka nri Onyenwe anyị bụ ihe e weliri elu; aka nri Onyenwe anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu!” 17Agaghị m anwụ, kama aga m adị ndụ kwusaara ndị ọzọ ọrụ ebube Onyenwe anyị rụrụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.