Native Bible

Psalms 118:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Akwaghachiri m azụ, agaara m ada, ma Onyenwe anyị nyere m aka.

Psalms 118:13 in English

Psalms 118:13 · Berean Standard Bible

I was pushed so hard I was falling, but the LORD helped me.

Context

11Ha gbara m gburugburu, ma site nʼaha Onyenwe anyị ka m na-egbuda ha. 12Ha gbara m gburugburu dịka aṅụ, ma e menyụọla ha dịka ogwu na-ere ọkụ; site nʼaha Onyenwe anyị, ka m na-egbuda ha. 13Akwaghachiri m azụ, agaara m ada, ma Onyenwe anyị nyere m aka. 14Onyenwe anyị bụ ike m na abụ m; ọ ghọọla nzọpụta m. 15Olu iti mkpu ọṅụ na mmeri na-ada nʼime ụlọ ikwu ndị ezi omume: “Aka nri Onyenwe anyị emeela ọtụtụ ihe dị ukwuu!

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.