Native Bible

Psalms 118:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ha gbara m gburugburu, ma site nʼaha Onyenwe anyị ka m na-egbuda ha.

Psalms 118:11 in English

Psalms 118:11 · Berean Standard Bible

They surrounded me on every side, but in the name of the LORD I cut them off.

Context

9Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime Onyenwe anyị karịa ịtụkwasị ndị amara aha ha obi. 10Mba niile gbara m gburugburu ma site nʼaha Onyenwe anyị aga m ala ha nʼiyi. 11Ha gbara m gburugburu, ma site nʼaha Onyenwe anyị ka m na-egbuda ha. 12Ha gbara m gburugburu dịka aṅụ, ma e menyụọla ha dịka ogwu na-ere ọkụ; site nʼaha Onyenwe anyị, ka m na-egbuda ha. 13Akwaghachiri m azụ, agaara m ada, ma Onyenwe anyị nyere m aka.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.