Abụ Ọma 118:9
Psalms 118:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime Onyenwe anyị karịa ịtụkwasị ndị amara aha ha obi.
Psalms 118:9 in English
Psalms 118:9 · Berean Standard Bible
It is better to take refuge in the LORD than to trust in princes.
Context
7Onyenwe anyị nọnyere m; ọ bụ onye na-enyere m aka.
Aga m ele ndị iro m anya na mmeri. 8Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime Onyenwe anyị
karịa ịtụkwasị ụmụ mmadụ obi. 9Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime Onyenwe anyị
karịa ịtụkwasị ndị amara aha ha obi. 10Mba niile gbara m gburugburu
ma site nʼaha Onyenwe anyị aga m ala ha nʼiyi. 11Ha gbara m gburugburu,
ma site nʼaha Onyenwe anyị ka m na-egbuda ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.