Abụ Ọma 118:10
Psalms 118:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mba niile gbara m gburugburu ma site nʼaha Onyenwe anyị aga m ala ha nʼiyi.
Psalms 118:10 in English
Psalms 118:10 · Berean Standard Bible
All the nations surrounded me, but in the name of the LORD I cut them off.
Context
8Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime Onyenwe anyị
karịa ịtụkwasị ụmụ mmadụ obi. 9Ọ kachasị mma ịgbaba nʼime Onyenwe anyị
karịa ịtụkwasị ndị amara aha ha obi. 10Mba niile gbara m gburugburu
ma site nʼaha Onyenwe anyị aga m ala ha nʼiyi. 11Ha gbara m gburugburu,
ma site nʼaha Onyenwe anyị ka m na-egbuda ha. 12Ha gbara m gburugburu dịka aṅụ,
ma e menyụọla ha dịka ogwu na-ere ọkụ;
site nʼaha Onyenwe anyị, ka m na-egbuda ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.