Abụ Ọma 116:3
Psalms 116:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Agbụ nke ọnwụ kekọrọ m, oke ihe mgbu nke ili bịakwasịrị m; nsogbu na iru ụjụ dakwasịrị m.
Psalms 116:3 in English
Psalms 116:3 · Berean Standard Bible
The ropes of death entangled me; the anguish of Sheol overcame me; I was confronted by trouble and sorrow.
Context
1Ahụrụ m Onyenwe anyị nʼanya, nʼihi na ọ nụrụ olu m;
ọ nụrụ mkpu akwa m maka ebere. 2Nʼihi na o gere m ntị,
aga m akpọku ya oge ndụ m niile. 3Agbụ nke ọnwụ kekọrọ m,
oke ihe mgbu nke ili bịakwasịrị m;
nsogbu na iru ụjụ dakwasịrị m. 4Mgbe ahụ, akpọkuru m aha Onyenwe anyị:
“O Onyenwe anyị, zọpụta m!” 5Onyenwe anyị bụ onye na-eme ebere na onye ezi omume.
Chineke anyị jupụtakwara nʼọmịiko.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.