Native Bible

Psalms 116:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na o gere m ntị, aga m akpọku ya oge ndụ m niile.

Psalms 116:2 in English

Psalms 116:2 · Berean Standard Bible

Because He has inclined His ear to me, I will call on Him as long as I live.

Context

1Ahụrụ m Onyenwe anyị nʼanya, nʼihi na ọ nụrụ olu m; ọ nụrụ mkpu akwa m maka ebere. 2Nʼihi na o gere m ntị, aga m akpọku ya oge ndụ m niile. 3Agbụ nke ọnwụ kekọrọ m, oke ihe mgbu nke ili bịakwasịrị m; nsogbu na iru ụjụ dakwasịrị m. 4Mgbe ahụ, akpọkuru m aha Onyenwe anyị: “O Onyenwe anyị, zọpụta m!”

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.