Native Bible

Psalms 116:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ahụrụ m Onyenwe anyị nʼanya, nʼihi na ọ nụrụ olu m; ọ nụrụ mkpu akwa m maka ebere.

Psalms 116:1 in English

Psalms 116:1 · Berean Standard Bible

I love the LORD, for He has heard my voice— my appeal for mercy.

Context

1Ahụrụ m Onyenwe anyị nʼanya, nʼihi na ọ nụrụ olu m; ọ nụrụ mkpu akwa m maka ebere. 2Nʼihi na o gere m ntị, aga m akpọku ya oge ndụ m niile. 3Agbụ nke ọnwụ kekọrọ m, oke ihe mgbu nke ili bịakwasịrị m; nsogbu na iru ụjụ dakwasịrị m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.