Abụ Ọma 107:29
Psalms 107:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O mere ka oke ifufe dere duu; o mekwara ka ebili mmiri nke oke osimiri dajụọ.
Psalms 107:29 in English
Psalms 107:29 · Berean Standard Bible
He calmed the storm to a whisper, and the waves of the sea * were hushed.
Context
27Ha na-adagharị, na-aṅagharịkwa dịka ndị ṅụbigara mmanya oke.
Mmụta ha banyere ịnya ụgbọ mmiri adịghị enyekwara ha aka nʼoge dị otu a. 28Mgbe ahụ, ha kpọkuru Onyenwe anyị nʼime nsogbu ha,
o mere ka ha pụta na mkpagbu ahụ niile. 29O mere ka oke ifufe dere duu;
o mekwara ka ebili mmiri nke oke osimiri dajụọ. 30Ha ṅụrịrị ọṅụ mgbe ọ dajụrụ,
o duuru ha ruo ebe ha na-aga nʼudo. 31Ka ha kelee Onyenwe anyị nʼihi ịhụnanya ya nke na-adịghị agwụ agwụ
na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.